Skip to main content

Amaraeche and her Sick Child

A woman holding her baby dressed in an Igbo attire.

Amaraefe mụrụ ụmụ n’eri, ụmụ iri n’otu. Ekpenta taba otu n’ime ha. Enyi nwoke Amaraefe batara n’ụlọ Amaraefe wee hụ ka osi n’ata ahụhụ. Ọdịghị ihe ọzọ mere n’abụghị-ịsị ya k’otufue nwa ya nwere ekpenta.


Amaraefe onye di ya nwunarịrị ya ele anya n’elu na ala. Ọdịghị ebe ọzọ ọga-esi nweta enyemaka. Ọkpọlite nwa ya ahụ ekpenta n’ata k’oje tufuo ya n’abọ nkwụ. Anya mmiri malitere gbaba ụmụnne iri ndị ahụ zuru oke.


Amaraefe n’onwe ya n’agbasi anya mmiri ike bodobodobodo. Enyi ya nwoke tufuo ihu ya. Ọchọghị ihu anya mmiri ndịa. Amaraefe mesịrị tufuo nwa ya n’abọ nkwụ.

Kwa ụbọchi nwa ahụ atufuru atufu nọ n’akwa akwa n’agụkwazị egwu. Orue otu mgbe ụfọdụ ụmụnwanyị n’alọ ahịa; nwata a nwere ekpenta malitekwara n’agu egwu n’ebekwa akwa n’asị:


Nnem nwanyị Amaraefe - njom njoroko
Nnem nwanyị Amaraefe - njom njoroko
Amaraefe mụrụ ụmụ iri - njom njoroko
ụmụ iri n'otu - njom njoroko
Ekpenta taba otu - njom njoroko
Enyi ya nwoke abata - njom njoroko
Ọsị ya tufege ya n'abọ - njom njoroko
Ya tufege ya n'abọ - njom njoroko
Ube ejie mụ ejie - njom njoroko
Ube achaa mụ achaa - njom njoroko
Igbudu ahịa unu-anugo, unu anugo igbudu ahịa unu anugo - njom njoroko.

The translation of the folktale is:


Amaraefe had 10 children. She had 10 children plus one. One of the children suffered from leprosy. Amaraefe’s boyfriend visited one day and advised her to throw the child away in the palm plantations. Amaraefe, a widow was distraught. When her other 10 children heard the proposition of their mother’s boyfriend they were upset and wept bitterly as well as Amaraefe. The boyfriend avoided eye contacts with both Amaraefe and the children. At last, she threw the child away in the palm plantations.

Night and day, the child in the palm plantations cried and sang at the same time. One afternoon, as some women returned from the market and were passing by the plantations, they heard the child crying and singing:

My mother is Amaraefe - njom njoroko
my mother is Amaraefe - njom njoroko
Amaraefe has 10 children - njom njoroko
10 children and one - njom njoroko
One suffered from leprosy - njom njoroko
Her boyfriend visited - njom njoroko
And said that he should be thrown in the plantations - njom njoroko
She threw him to the plantations - njom njoroko
Pear darkens, and I darken - njom njoroko
Pear ripens, and I ripen - njom njoroko
Market women you have heard, you have heard market women, you have heard - njom njoroko.

My mother told us (my siblings and I) this folktale when I was about seven years old. Then, I liked the refrain (njom njoroko) because of the sound of the phrase. Now I’m older I read into this tale different meanings like: birth control, poverty, disease, widowhood, frustration, dependency, disability and perhaps, androcentrism. The story didn’t say who was the father of Amaraefe’s 11 children. Of course, not the boyfriend, he wouldn’t have commanded that the sick child be thrown away. One for sure, Amaraefe had many mouths to feed and she needed support of a man. Perhaps, Amaraefe had no husband; perhaps, she was a single parent with 11 children.

In this little piece of tale underscores the insensitivity of the menfolk and their drive to raise up children for widows (especially in a situation where there is no male child and concerted efforts are made to have just one who will save the lineage from extinct). Amaraefe might be a victim of a search for a male child. It also shows the callousness and lack of empathy by the boyfriend. The suggestion to throw the child away in the plantations was height of it. He didn’t make any suggestion towards the child’s well-being or care. He considered the child a nuisance or a barrier between his feelings and the mother nursing her sick child. If the sick child went away, he would have her all to himself.


The salient point of the tale was the resilience of the child in the plantations. They wanted him dead, but he lived. They wanted to shut him up, but he kept singing and shouting. His mother didn’t hear him again, but other mothers heard him. He lost one mother and had many mothers. The moral truth about this tale is no matter what happens in life, you are not alone. Someone, somewhere is coming to get you. Don’t give up! 

Popular posts from this blog

Echoes of Corruption: The Fall of Maazi Ebuka and the Triumph of Justice – A Nigerian Tale

Overview This Igbo drama, Ikuku Kuo Ahụ ike Okụkọ , authored by Stanley – Obilor Stella and published by God’s Eagle Publishers in 2017, centers around Maazi Ebuka, a wealthy man from Umuoma town. His wealth stemmed solely from the mass production and distribution of counterfeit medicines. Maazi Ebuka’s illicit activities continued unabated until his associates sold the fake medicines to a policewoman whose child was ill. Tragically, the adulterated medicine led to the child’s death. The policewoman, leveraging her influence and authority, swiftly sought justice. Maazi Ebuka and his accomplices were apprehended and subsequently sentenced to life imprisonment. While incarcerated, Maazi Ebuka’s son squandered his father’s fortune through a lavish lifestyle, depleting it within a few months.  A man in cuffs and two officers Outline for Writing About the Author’s Experiences: Preface: Incorporating Igbo Proverbs Public Perception Sourcing Genuine Medicines for Counterfeiting Devel...

Akwụkwọ ozi ndọrọ ndọrọ Nigeria (or the Allegory of Nigerian Politics)

Outline: Politishanụ gbagọrọ agbagọ na Politishanụ ziri ezi The English translation Meaning Usefulness Implications Politishanụ gbagọrọ agbagọ na Politishanụ ziri ezi M ga-ekerịta akwụkwọ ozi metụtara ma ụwa gị na nke m. Ọ bụghị  sọsọ nke gị; Ọ dabere na ụwa ị si. M na-ekwu na "Onye ọ bụla amịkpurula." Ọ dịghị onye gbanarịrị mpu nke ndị ahụ Nigeria bụzị. Ọ ga-eju m anya ma ọ bụrụ na ị mataghị na ị bụ akụkụ nke nsogbu a maara dị ka Nigeria. Akwụkwọ ozi ndọrọ ndọrọ Nigeria, gosiri otu anyị si metọọ aka anyị n’ure nke n’osiri ike ịmata ọdịiche dị n'etiti ihe ruru alu n’ihe kwụ ọtọ. Lee ya ebe a: O nwere otu nwoke gbagọrọ agbagọ, ebiri n'ụlọ mgbagọrọ agbagọ. Ọ lụrụ nwunye gbagọrọ agbagọ, ma nweekwa ụmụaka gbagọrọ agbagọ. Ọ na-eyi uwe gbagọrọ agbagọ, ma na-asụ asụsụ gbagọrọ agbagọ. O nwere ụgbọ ala gbagọrọ agbagọ, n’agba n'okporo ụzọ gbagọrọ agbagọ. O biri ndụ gbagọrọ agbagọ, ma nwụọ ọnwụ gbagọrọ agbagọ. Ọ gbagọrọ n’ihe niile banyere ya.   Onye a...

A Person with Disability (Onye Ọrụsị) Vs (Onye Nkwarụ): Traditional and Cultural Mythological Model of Disability

Introduction Igbo has two terms that can be used to describe people with any types of disabilities:  blind, deaf, dumb, physical impairments, mental disorders, and cognitive disabilities. They often refer to them as (Ọrụsị) for some, and others may refer to them as (Nkwar ụ ). Both terms can refer to people with disabilities but the former (Ọrụsị) leans more on stereotypes than the latter (Nkwar ụ ). In this writing, there will be clear definitions between the two terms and at the end, a persona called Chikodi Nwajagu will be used to establish that a person with disabilities has rights to live independently, like everyone in the society and enjoin life as well as contribute to the society as much as possible. Also, following the arguments of the theoretical models of disability, this writing argues for a traditional and cultural mythological model of disability.  We will consider this outline: Onye Ọrụsị   (A person with disability) Social Exclusion Equation Explanati...